1 Samuel 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị ikom Devid wee malite ịsị ya: “Taa bụ ụbọchị Jehova na-asị gị, ‘Lee! M na-enyefe onye iro gị n’aka gị,+ ị ga-emekwa ya ihe ọ bụla dị gị mma.’”+ Devid wee bilie jiri nwayọọ bekara ala ala uwe elu na-enweghị aka nke Sọl yi. Abụ Ọma 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mba dị iche iche adabawo n’olulu ha gwuru;+Ụgbụ ha+ ji sie ọnyà ejidewo ha n’ụkwụ.+ Abụ Ọma 141:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị ajọ omume ga-adabakọta n’ụgbụ ha,+Ma mụ onwe m ga-agafere. Ilu 26:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-egwu olulu ga-adaba n’olulu ahụ,+ onye na-akwapụ nkume—ọ bụ ya ka ọ ga-alaghachikwute.+ Ilu 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye na-eme ka ndị ziri ezi kpafuo+ banye n’ụzọ ọjọọ, ya onwe ya ga-adaba n’olulu nke ya,+ ma ndị na-enweghị ntụpọ ga-enweta ihe ọma.+
4 Ndị ikom Devid wee malite ịsị ya: “Taa bụ ụbọchị Jehova na-asị gị, ‘Lee! M na-enyefe onye iro gị n’aka gị,+ ị ga-emekwa ya ihe ọ bụla dị gị mma.’”+ Devid wee bilie jiri nwayọọ bekara ala ala uwe elu na-enweghị aka nke Sọl yi.
10 Onye na-eme ka ndị ziri ezi kpafuo+ banye n’ụzọ ọjọọ, ya onwe ya ga-adaba n’olulu nke ya,+ ma ndị na-enweghị ntụpọ ga-enweta ihe ọma.+