Abụ Ọma 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O gwuwo olulu, gwumie ya egwumi;+Ma ọ ga-adaba n’ime okokoro o gwuru.+ Ilu 26:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-egwu olulu ga-adaba n’olulu ahụ,+ onye na-akwapụ nkume—ọ bụ ya ka ọ ga-alaghachikwute.+ Ekliziastis 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye na-egwu olulu ga-adaba kpọmkwem n’ime ya;+ onye na-akwatukwa mgbidi e ji nkume wuo, agwọ ga-ata ya.+ Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
8 Onye na-egwu olulu ga-adaba kpọmkwem n’ime ya;+ onye na-akwatukwa mgbidi e ji nkume wuo, agwọ ga-ata ya.+
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+