Abụ Ọma 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O gwuwo olulu, gwumie ya egwumi;+Ma ọ ga-adaba n’ime okokoro o gwuru.+ Abụ Ọma 57:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ejiriwo ụgbụ siere ụkwụ m ọnyà;+Mkpụrụ obi m ehuruwo ehuru.+Ha egwuwo olulu n’ihu m;Ha adabawo n’ime ya.+ Sila. Ilu 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye na-eme ka ndị ziri ezi kpafuo+ banye n’ụzọ ọjọọ, ya onwe ya ga-adaba n’olulu nke ya,+ ma ndị na-enweghị ntụpọ ga-enweta ihe ọma.+
6 Ha ejiriwo ụgbụ siere ụkwụ m ọnyà;+Mkpụrụ obi m ehuruwo ehuru.+Ha egwuwo olulu n’ihu m;Ha adabawo n’ime ya.+ Sila.
10 Onye na-eme ka ndị ziri ezi kpafuo+ banye n’ụzọ ọjọọ, ya onwe ya ga-adaba n’olulu nke ya,+ ma ndị na-enweghị ntụpọ ga-enweta ihe ọma.+