Abụ Ọma 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O gwuwo olulu, gwumie ya egwumi;+Ma ọ ga-adaba n’ime okokoro o gwuru.+ Abụ Ọma 35:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+ Abụ Ọma 140:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị na-ebuli onwe ha elu esiworo m ọnyà;+Ha atụsasịwokwa ụdọ dị ka ụgbụ n’akụkụ ụzọ.+Ha esiworo m ọnyà.+ Sila. Ilu 29:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dimkpa nke na-eto mmadụ ibe ya otuto efu+ bụ ụgbụ ka ọ na-agbasara ụkwụ ya.+
7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+
5 Ndị na-ebuli onwe ha elu esiworo m ọnyà;+Ha atụsasịwokwa ụdọ dị ka ụgbụ n’akụkụ ụzọ.+Ha esiworo m ọnyà.+ Sila.