Diuterọnọmi 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọ ga-erukwa na, n’ihi na unu na-ege ntị ná mkpebi ikpe ndị a, na-edebekwa ha ma na-eme ha,+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-edebere gị ọgbụgba ndụ+ na obiọma, bụ́ ndị ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi.+ Abụ Ọma 37:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+Ha ga-enwekwa obi ụtọ dị ukwuu n’ihi udo nke zuru ebe niile.+ Abụ Ọma 37:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova maara ụbọchị niile nke ndị na-enweghị ntụpọ,+Ihe nketa ha ga-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 37:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Legide onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta anya, legidekwa onye ziri ezi anya, +N’ihi na ọ ga-enwe udo n’ọdịnihu.+ Abụ Ọma 84:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+ Ilu 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụlọ onye ezi omume jupụtara n’akụ̀,+ ma ihe onye ajọ omume rụpụtara na-ebute nsogbu.+
12 “Ọ ga-erukwa na, n’ihi na unu na-ege ntị ná mkpebi ikpe ndị a, na-edebekwa ha ma na-eme ha,+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-edebere gị ọgbụgba ndụ+ na obiọma, bụ́ ndị ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi.+
11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+Ha ga-enwekwa obi ụtọ dị ukwuu n’ihi udo nke zuru ebe niile.+
37 Legide onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta anya, legidekwa onye ziri ezi anya, +N’ihi na ọ ga-enwe udo n’ọdịnihu.+
11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+