Abụ Ọma 72:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge ọchịchị ya, onye ezi omume ga na-ama pokopoko,+Udo ga-adịkwa ebe niile ruo mgbe ọnwa na-agakwaghị adị.+ Abụ Ọma 119:165 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 165 Ndị hụrụ iwu gị n’anya nwere udo dị ukwuu,+Ọ dịghịkwa ihe na-eme ka ha sụọ ngọngọ.+ Aịzaya 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị ga-echebe onye nwere ọchịchọ siri ike ka o nwee udo na-adịghị akwụsị akwụsị,+ n’ihi na ọ bụ gị ka e mere ka ọ tụkwasị obi.+ Aịzaya 48:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A sị nnọọ na ị ga-aṅa ntị n’ihe m nyere n’iwu!+ Mgbe ahụ, udo gị ga-adị nnọọ ka osimiri,+ ezi omume gị ga-adịkwa ka ebili mmiri nke oké osimiri.+ Ndị Filipaị 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 udo+ nke Chineke nke karịrị echiche niile ga-eche obi+ unu na ike iche echiche unu nche site n’aka Kraịst Jizọs.
7 N’oge ọchịchị ya, onye ezi omume ga na-ama pokopoko,+Udo ga-adịkwa ebe niile ruo mgbe ọnwa na-agakwaghị adị.+
3 Ị ga-echebe onye nwere ọchịchọ siri ike ka o nwee udo na-adịghị akwụsị akwụsị,+ n’ihi na ọ bụ gị ka e mere ka ọ tụkwasị obi.+
18 A sị nnọọ na ị ga-aṅa ntị n’ihe m nyere n’iwu!+ Mgbe ahụ, udo gị ga-adị nnọọ ka osimiri,+ ezi omume gị ga-adịkwa ka ebili mmiri nke oké osimiri.+
7 udo+ nke Chineke nke karịrị echiche niile ga-eche obi+ unu na ike iche echiche unu nche site n’aka Kraịst Jizọs.