Esta 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee kwụwa Heman n’osisi+ ahụ ọ kwadebere maka Mọdekaị;+ ọnụma eze wee dajụọ. Abụ Ọma 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O gwuwo olulu, gwumie ya egwumi;+Ma ọ ga-adaba n’ime okokoro o gwuru.+ Abụ Ọma 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mba dị iche iche adabawo n’olulu ha gwuru;+Ụgbụ ha+ ji sie ọnyà ejidewo ha n’ụkwụ.+ Abụ Ọma 35:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka mbibi bịakwasị ya na mberede,+Ka ụgbụ o ji sie ọnyà jide ya;+Ka ọ daba n’ime ya laa n’iyi.+ Abụ Ọma 37:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mma agha nke ha ga-aba n’obi ha,+A ga-agbajikwa ụta ha.+ Abụ Ọma 57:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ejiriwo ụgbụ siere ụkwụ m ọnyà;+Mkpụrụ obi m ehuruwo ehuru.+Ha egwuwo olulu n’ihu m;Ha adabawo n’ime ya.+ Sila.
6 Ha ejiriwo ụgbụ siere ụkwụ m ọnyà;+Mkpụrụ obi m ehuruwo ehuru.+Ha egwuwo olulu n’ihu m;Ha adabawo n’ime ya.+ Sila.