Esta 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee kwụwa Heman n’osisi+ ahụ ọ kwadebere maka Mọdekaị;+ ọnụma eze wee dajụọ. Abụ Ọma 69:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka tebụl nke dị n’ihu ha ghọọ ọnyà,+Ka ihe ọ bụla bụ́ maka ọdịmma ha ghọọkwa ọnyà.+ Ndị Rom 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Devid kwukwara, sị: “Ka tebụl ha ghọọrọ ha ọnyà na igbudu na ihe ịsụ ngọngọ na ụgwọ ihe ọjọọ ha mere;+
9 Devid kwukwara, sị: “Ka tebụl ha ghọọrọ ha ọnyà na igbudu na ihe ịsụ ngọngọ na ụgwọ ihe ọjọọ ha mere;+