Abụ Ọma 56:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha na-awakpo m, gaa zoo,+Ha onwe ha nọ na-ele ebe m na-azọnye ụkwụ,+Mgbe ha chechiri mkpụrụ obi m.+ Abụ Ọma 120:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Achọrọ m udo;+ ma mgbe ọ bụla m kwuru okwu,Ha na-ejikere ịlụ agha.+
6 Ha na-awakpo m, gaa zoo,+Ha onwe ha nọ na-ele ebe m na-azọnye ụkwụ,+Mgbe ha chechiri mkpụrụ obi m.+