1 Samuel 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Sọl nọ na-ele Devid anya ọjọọ malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu.+ Ilu 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọnụma nwere obi ọjọọ, iwe na-asọkwa ka idei mmiri,+ ma ònye pụrụ idi ekworo?+ Jems 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 n’ihi na iwe mmadụ adịghị arụpụta ezi omume Chineke.+