Abụ Ọma 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye ajọ omume adịghị eme nchọpụta n’ihi mpako ya;+Echiche ya niile bụ: “Chineke adịghị.”+ Ezikiel 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, ị̀ hụla ihe ndị okenye ụlọ Izrel na-eme n’ọchịchịrị,+ onye ọ bụla n’ime ime ụlọ ya o debere ihe oyiyi a pịrị apị? N’ihi na ha na-asị, ‘Jehova anaghị ahụ anyị.+ Jehova ahapụwo ala a.’”
12 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, ị̀ hụla ihe ndị okenye ụlọ Izrel na-eme n’ọchịchịrị,+ onye ọ bụla n’ime ime ụlọ ya o debere ihe oyiyi a pịrị apị? N’ihi na ha na-asị, ‘Jehova anaghị ahụ anyị.+ Jehova ahapụwo ala a.’”