2 Samuel 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe Absalọm chụkwara àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka Ahitofel+ onye Gaịlo,+ bụ́ onye ndụmọdụ Devid,+ si n’obodo ya bụ́ Gaịlo bịa.+ Izu ọjọọ+ ahụ wee na-esiwanye ike, ndị dịnyeere Absalọm wee na-adịwanye ọtụtụ.+ Abụ Ọma 54:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na e nwere ndị iro* bụ́ ndị biliworo imegide m,Na ndị aka ike bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m.+Ha adịghị eme ka Chineke nọrọ n’ihu ha.+ Sila.
12 Mgbe Absalọm chụkwara àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka Ahitofel+ onye Gaịlo,+ bụ́ onye ndụmọdụ Devid,+ si n’obodo ya bụ́ Gaịlo bịa.+ Izu ọjọọ+ ahụ wee na-esiwanye ike, ndị dịnyeere Absalọm wee na-adịwanye ọtụtụ.+
3 N’ihi na e nwere ndị iro* bụ́ ndị biliworo imegide m,Na ndị aka ike bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m.+Ha adịghị eme ka Chineke nọrọ n’ihu ha.+ Sila.