Abụ Ọma 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mmebi iwu na-agwa onye ajọ omume okwu n’ime obi ya;+Ọ dịghị atụ egwu Chineke.+ Abụ Ọma 53:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ̀ bụ na ọ dịghị onye ọ bụla maara ihe n’ime ndị na-eme ihe ọjọọ,+Bụ́ ndị na-eri ndị m dị ka à ga-asị na ha bụ nri?+Ha adịghị akpọku Jehova.+ Jọn 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ha ga-eme ihe ndị a n’ihi na ha amarabeghị Nna m ma ọ bụkwanụ mụ onwe m.+
4 Ọ̀ bụ na ọ dịghị onye ọ bụla maara ihe n’ime ndị na-eme ihe ọjọọ,+Bụ́ ndị na-eri ndị m dị ka à ga-asị na ha bụ nri?+Ha adịghị akpọku Jehova.+