Abụ Ọma 54:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na ndị m na-amaghị abịala ka ha mesie m ike,Ndị obi fere azụ na-achọkwa igbu m.*+ E nweghị ihe ha ji Chineke kpọrọ.*+ (Sila)
3 N’ihi na ndị m na-amaghị abịala ka ha mesie m ike,Ndị obi fere azụ na-achọkwa igbu m.*+ E nweghị ihe ha ji Chineke kpọrọ.*+ (Sila)