Luk 10:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ya azaa, sị: “‘Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile na ike gị niile na uche gị niile hụ Jehova* bụ́ Chineke gị n’anya,+ hụkwa ‘onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:27 Ụlọ Nche,9/15/1993, p. 3, 4-6
27 Ya azaa, sị: “‘Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile na ike gị niile na uche gị niile hụ Jehova* bụ́ Chineke gị n’anya,+ hụkwa ‘onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’”+