12 “Ya mere, ihe niile unu chọrọ ka ndị mmadụ na-emere unu,+ unu onwe unu aghaghị imere ha otú ahụ; n’eziokwu, nke a bụ ihe Iwu ahụ na ihe ndị amụma kụziri pụtara.+
8 Otú ọ dị, ọ bụrụ na unu na-edebe iwu nke eze nyere,+ dị ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ si kwuo, sị: “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị,”+ unu na-eme nnọọ nke ọma.