Mkpughe 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:3 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125 Bịaruo Jehova Nso, p. 11-12 Baịbụl Na-akụziri Anyị, p. 13-14 Mmezu Mkpughe, p. 217-218 Ụlọ Nche,4/1/1996, p. 14-15
3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+
15:3 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125 Bịaruo Jehova Nso, p. 11-12 Baịbụl Na-akụziri Anyị, p. 13-14 Mmezu Mkpughe, p. 217-218 Ụlọ Nche,4/1/1996, p. 14-15