Abụ Ọma 37:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Jehova ga-enyere ha aka ma meere ha ụzọ mgbapụ.+Ọ ga-emere ha ụzọ ha ga-esi gbapụ n’aka ndị ajọ omume, ọ ga-azọpụtakwa ha,+N’ihi na ha agbabawo n’ime ya.+ Abụ Ọma 115:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Izrel, tụkwasịnụ Jehova obi;+Ọ bụ onye na-enyere ha aka, bụrụkwa ọta ha.+ Abụ Ọma 121:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Enyemaka m ga-esi n’aka Jehova bịa,+Bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa.+
40 Jehova ga-enyere ha aka ma meere ha ụzọ mgbapụ.+Ọ ga-emere ha ụzọ ha ga-esi gbapụ n’aka ndị ajọ omume, ọ ga-azọpụtakwa ha,+N’ihi na ha agbabawo n’ime ya.+