Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 8:45
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 45 nọrọ n’eluigwe nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha ga-arịọ ka i meere ha amara, meekwara ha ihe e kpere n’ikpe.+

  • Abụ Ọma 3:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 M ga-eji olu m kpọkuo Jehova,

      Ọ ga-esikwa n’ugwu nsọ ya za m.+ Sila.

  • Abụ Ọma 46:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 46 Chineke bụ ebe mgbaba anyị na ike anyị,+

      Onye dị njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.+

  • Aịzaya 41:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 N’ihi na mụ onwe m, bụ́ Jehova Chineke gị, sekpụ gị n’aka nri gị.+ Ọ bụ m bụ Onye na-asị gị, ‘Atụla egwu.+ Mụ onwe m ga-enyere gị aka.’+

  • Jeremaya 20:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ma Jehova nọnyeere m+ dị ka dike dị egwu.+ Ọ bụ ya mere ndị na-akpagbu m ga-eji sụọ ngọngọ wee ghara imeri.+ Ihere ga-eme ha nke ukwuu, n’ihi na ha agaghị enwe ihe ịga nke ọma. A gaghị echefu mmechuihu ha nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+

  • Daniel 6:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ma Daniel banyere n’ụlọ ya ozugbo ọ matara na a bịanyewo aka n’akwụkwọ ahụ, e meghekwaara ya windo ọnụ ụlọ ya nke dị n’elu emeghe bụ́ nke chere ihu na Jeruselem,+ ọ na-egbukwa ikpere n’ala kpee ekpere+ ma too Chineke ya+ ugboro atọ n’ụbọchị,+ dị ka ọ na-eme mgbe niile tupu oge ahụ.+

  • Ndị Hibru 13:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ka anyị nwee obi ike+ wee sị: “Jehova bụ onye na-enyere m aka; agaghị m atụ egwu. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya