Diuterọnọmi 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ọ bụrụ na ị gaa ibuso ndị iro gị agha, i wee hụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya agha+ na ndị mmadụ dị ọtụtụ karịa gị, atụla ha egwu; n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt,+ nọnyeere gị. Joshụa 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ kwa m nyere gị iwu?+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Amala jijiji, atụkwala ụjọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+ Abụ Ọma 46:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Chineke bụ ebe mgbaba anyị na ike anyị,+Onye dị njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.+ Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
20 “Ọ bụrụ na ị gaa ibuso ndị iro gị agha, i wee hụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya agha+ na ndị mmadụ dị ọtụtụ karịa gị, atụla ha egwu; n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt,+ nọnyeere gị.
9 Ọ̀ kwa m nyere gị iwu?+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Amala jijiji, atụkwala ụjọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+