Joshụa 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha wee gaa, ha na ndị agha ha niile, bụ́ ndị dị ọtụtụ+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri, tinyere ọtụtụ ịnyịnya+ na ụgbọ ịnyịnya agha.
4 Ha wee gaa, ha na ndị agha ha niile, bụ́ ndị dị ọtụtụ+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri, tinyere ọtụtụ ịnyịnya+ na ụgbọ ịnyịnya agha.