Aịzaya 37:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ugbu a, Jehova bụ́ Chineke anyị,+ biko, zọpụta anyị n’aka ya,+ ka alaeze niile nke ụwa wee mara na ọ bụ naanị gị, Jehova, bụ Chineke.”+ Aịzaya 46:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chetanụ ihe mbụ ndị mere n’oge dị anya gara aga,+ na abụ m Chineke,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ,+ ọ dịghịkwa onye dị ka m;+
20 Ugbu a, Jehova bụ́ Chineke anyị,+ biko, zọpụta anyị n’aka ya,+ ka alaeze niile nke ụwa wee mara na ọ bụ naanị gị, Jehova, bụ Chineke.”+
9 Chetanụ ihe mbụ ndị mere n’oge dị anya gara aga,+ na abụ m Chineke,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ,+ ọ dịghịkwa onye dị ka m;+