Diuterọnọmi 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Cheta ụbọchị ndị gara aga,+Chebaranụ afọ ndị gara aga site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ echiche;Jụọ nna gị, ọ pụrụ ịkọrọ gị;+Jụọkwa ndị agadi gị, ha pụrụ ịgwa gị ya.+ Aịzaya 42:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ihe mbụ niile—lee, ha emezuwo,+ ma, ọ bụ ihe ndị ọhụrụ ka m na-akọ. Tupu ha amalite ime, m na-eme ka unu nụ ha.”+
7 Cheta ụbọchị ndị gara aga,+Chebaranụ afọ ndị gara aga site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ echiche;Jụọ nna gị, ọ pụrụ ịkọrọ gị;+Jụọkwa ndị agadi gị, ha pụrụ ịgwa gị ya.+
9 “Ihe mbụ niile—lee, ha emezuwo,+ ma, ọ bụ ihe ndị ọhụrụ ka m na-akọ. Tupu ha amalite ime, m na-eme ka unu nụ ha.”+