Jenesis 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 m ga-emekwa ka ị ghọọ mba ukwu, m ga-agọzikwa gị, m ga-emekwa ka aha gị dị ukwuu; bụrụkwa ngọzi.+ Jenesis 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma m ga-ekpe mba ha ga-agbara ohu ikpe,+ e mesịakwa, ha ga-eburu ọtụtụ akụ̀ pụọ.+ Joshụa 21:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ọ dịghị nkwa ọ bụla n’ime nkwa ọma niile Jehova kwere ụlọ Izrel nke na-emezughị; ha niile mezuchara.+ 1 Ndị Eze 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ bụ́ onye ji aka ya mezuo+ ihe o ji ọnụ ya gwa Devid+ nna m, sị,
45 Ọ dịghị nkwa ọ bụla n’ime nkwa ọma niile Jehova kwere ụlọ Izrel nke na-emezughị; ha niile mezuchara.+
15 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ bụ́ onye ji aka ya mezuo+ ihe o ji ọnụ ya gwa Devid+ nna m, sị,