2 Samuel 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Gaa gwa ohu m Devid, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọ̀ bụ gị ga-ewuru m ụlọ m ga-ebi?+ 1 Ihe E Mere 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ya ga-ewuru m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+