3 “Gị onwe gị maara nke ọma na Devid nna m enweghị ike iwuru aha Jehova bụ́ Chineke ya ụlọ n’ihi agha+ ha ji gbaa ya gburugburu, ruo mgbe Jehova mere ka ha nọrọ n’okpuru ọbụ ụkwụ ya.
8 Ma okwu Jehova gbochiri m, wee sị, ‘Ị wụfuwo ọbara nke ukwuu,+ i buwokwa oké agha dị iche iche.+ Ị gaghị ewuru aha m ụlọ,+ n’ihi na ị wụfuwo ọbara nke ukwuu n’elu ala n’ihu m.