2 Samuel 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Gaa gwa ohu m Devid, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọ̀ bụ gị ga-ewuru m ụlọ m ga-ebi?+ 1 Ihe E Mere 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma okwu Jehova gbochiri m, wee sị, ‘Ị wụfuwo ọbara nke ukwuu,+ i buwokwa oké agha dị iche iche.+ Ị gaghị ewuru aha m ụlọ,+ n’ihi na ị wụfuwo ọbara nke ukwuu n’elu ala n’ihu m. 2 Ihe E Mere 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Jehova gwara Devid nna m, sị, ‘Ebe ọ bụ na ọ dị gị n’obi iwuru aha m ụlọ, i mere nke ọma, n’ihi na ọ dị gị n’obi.+
8 Ma okwu Jehova gbochiri m, wee sị, ‘Ị wụfuwo ọbara nke ukwuu,+ i buwokwa oké agha dị iche iche.+ Ị gaghị ewuru aha m ụlọ,+ n’ihi na ị wụfuwo ọbara nke ukwuu n’elu ala n’ihu m.
8 Ma Jehova gwara Devid nna m, sị, ‘Ebe ọ bụ na ọ dị gị n’obi iwuru aha m ụlọ, i mere nke ọma, n’ihi na ọ dị gị n’obi.+