1 Ndị Eze 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma Jehova gwara Devid nna m, sị, ‘Ebe ọ bụ na ọ dị gị n’obi iwuru aha m ụlọ, i mere nke ọma, n’ihi na ọ dị gị n’obi.+ 2 Ndị Kọrịnt 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ bụrụ na unu bu ụzọ dịrị njikere, ọ bụ ihe a na-anabata karịsịa dị ka ihe mmadụ nwere si dị,+ ọ bụghị dị ka ihe mmadụ na-enweghị si dị.
18 Ma Jehova gwara Devid nna m, sị, ‘Ebe ọ bụ na ọ dị gị n’obi iwuru aha m ụlọ, i mere nke ọma, n’ihi na ọ dị gị n’obi.+
12 N’ihi na ọ bụrụ na unu bu ụzọ dịrị njikere, ọ bụ ihe a na-anabata karịsịa dị ka ihe mmadụ nwere si dị,+ ọ bụghị dị ka ihe mmadụ na-enweghị si dị.