Diuterọnọmi 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jiri obi gị dum+ na mkpụrụ obi gị dum+ na ike gị dum+ hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya. 2 Ihe E Mere 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Jehova gwara Devid nna m, sị, ‘Ebe ọ bụ na ọ dị gị n’obi iwuru aha m ụlọ, i mere nke ọma, n’ihi na ọ dị gị n’obi.+ 2 Ndị Kọrịnt 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ bụrụ na unu bu ụzọ dịrị njikere, ọ bụ ihe a na-anabata karịsịa dị ka ihe mmadụ nwere si dị,+ ọ bụghị dị ka ihe mmadụ na-enweghị si dị.
8 Ma Jehova gwara Devid nna m, sị, ‘Ebe ọ bụ na ọ dị gị n’obi iwuru aha m ụlọ, i mere nke ọma, n’ihi na ọ dị gị n’obi.+
12 N’ihi na ọ bụrụ na unu bu ụzọ dịrị njikere, ọ bụ ihe a na-anabata karịsịa dị ka ihe mmadụ nwere si dị,+ ọ bụghị dị ka ihe mmadụ na-enweghị si dị.