Diuterọnọmi 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ugbu a, Izrel, gịnị ka Jehova bụ́ Chineke gị na-achọ n’aka gị+ ma ọ́ bụghị ịtụ egwu+ Jehova bụ́ Chineke gị, ka i wee jee ije n’ụzọ ya niile+ nakwa ka ị hụ ya n’anya+ ma jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum na-ejere Jehova bụ́ Chineke gị ozi;+ Matiu 22:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee sị ya: “‘Jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum na uche gị dum hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya.’+
12 “Ugbu a, Izrel, gịnị ka Jehova bụ́ Chineke gị na-achọ n’aka gị+ ma ọ́ bụghị ịtụ egwu+ Jehova bụ́ Chineke gị, ka i wee jee ije n’ụzọ ya niile+ nakwa ka ị hụ ya n’anya+ ma jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum na-ejere Jehova bụ́ Chineke gị ozi;+
37 O wee sị ya: “‘Jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum na uche gị dum hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya.’+