Diuterọnọmi 5:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 A sị nnọọ na ha ga-azụlite obi ha nke a ịtụ egwu m+ nakwa idebe ihe niile m nyere n’iwu+ mgbe niile, ka ihe wee gaziere ha na ụmụ ha ruo mgbe ebighị ebi!+ Diuterọnọmi 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+ Abụ Ọma 34:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Tụọnụ egwu Jehova, unu ndị nsọ ya,+N’ihi na ọ dịghị ihe kọrọ ndị na-atụ egwu ya.+ Ilu 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị.
29 A sị nnọọ na ha ga-azụlite obi ha nke a ịtụ egwu m+ nakwa idebe ihe niile m nyere n’iwu+ mgbe niile, ka ihe wee gaziere ha na ụmụ ha ruo mgbe ebighị ebi!+
13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+
13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị.