Abụ Ọma 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova bụ Onye na-azụ m dị ka atụrụ.+Ọ dịghị ihe ga-akọ m.+ Ndị Filipaị 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi ya, Chineke+ m ga-esi n’aka Kraịst Jizọs nyezuo unu ihe niile na-akpa unu+ dị ka akụ̀+ ya dị ebube si dị.
19 N’ihi ya, Chineke+ m ga-esi n’aka Kraịst Jizọs nyezuo unu ihe niile na-akpa unu+ dị ka akụ̀+ ya dị ebube si dị.