Mak 12:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 jiri obi gị dum, jirikwa mkpụrụ obi gị dum, jirikwa uche gị dum, jirikwa ike gị dum hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya.’+ Luk 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ zara, sị: “‘Jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum na ike gị dum na uche gị dum hụ Jehova Chineke gị n’anya,’+ hụkwa ‘onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.’”+
30 jiri obi gị dum, jirikwa mkpụrụ obi gị dum, jirikwa uche gị dum, jirikwa ike gị dum hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya.’+
27 Ọ zara, sị: “‘Jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum na ike gị dum na uche gị dum hụ Jehova Chineke gị n’anya,’+ hụkwa ‘onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.’”+