Abụ Ọma 50:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Onye Dị Ike,+ Chineke, bụ́ Jehova,+ ekwuwo okwu,+O wee kpọọ ụwa òkù,+Malite n’ọwụwa anyanwụ ruo n’ọdịda ya.+ Abụ Ọma 118:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova bụ Chineke,+Ọ na-enye anyị ìhè.+Jirinụ alaka osisi+ chọọ ìgwè ndị kwụ n’ahịrị n’oge ememme mma;+Chọọnụ ha mma ruo na mpi ebe ịchụàjà.+ Ndị Rom 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na àgwà ya ndị a na-apụghị ịhụ anya+ ka a na-ahụ nke ọma malite mgbe e kere ụwa gaa n’ihu,+ n’ihi na a na-aghọta ha site n’ihe ndị e kere eke,+ ya bụ, ike ebighị ebi ya+ na ịbụ Chineke ya,+ nke mere na ha enweghị ihe ngọpụ;+
50 Onye Dị Ike,+ Chineke, bụ́ Jehova,+ ekwuwo okwu,+O wee kpọọ ụwa òkù,+Malite n’ọwụwa anyanwụ ruo n’ọdịda ya.+
27 Jehova bụ Chineke,+Ọ na-enye anyị ìhè.+Jirinụ alaka osisi+ chọọ ìgwè ndị kwụ n’ahịrị n’oge ememme mma;+Chọọnụ ha mma ruo na mpi ebe ịchụàjà.+
20 N’ihi na àgwà ya ndị a na-apụghị ịhụ anya+ ka a na-ahụ nke ọma malite mgbe e kere ụwa gaa n’ihu,+ n’ihi na a na-aghọta ha site n’ihe ndị e kere eke,+ ya bụ, ike ebighị ebi ya+ na ịbụ Chineke ya,+ nke mere na ha enweghị ihe ngọpụ;+