Jeremaya 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye jikwa amamihe ya mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya setịa eluigwe.+ 2 Pita 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ebe ọ bụ na ike ya nke si n’aka Chineke enyewo anyị ihe niile banyere ndụ+ na nsọpụrụ Chineke+ n’efu, site n’ezi ihe ọmụma banyere onye ahụ nke kpọrọ+ anyị site n’ebube+ na omume ọma.
12 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye jikwa amamihe ya mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya setịa eluigwe.+
3 ebe ọ bụ na ike ya nke si n’aka Chineke enyewo anyị ihe niile banyere ndụ+ na nsọpụrụ Chineke+ n’efu, site n’ezi ihe ọmụma banyere onye ahụ nke kpọrọ+ anyị site n’ebube+ na omume ọma.