-
Job 9:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
Na-ejekwa ije n’elu oké ebili mmiri nke oké osimiri;+
-
Abụ Ọma 104:2Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
2 I jikwa ìhè kpuchie onwe gị dị ka ákwà,+
I setịkwara eluigwe dị ka ákwà ụlọikwuu,+
-
Abụ Ọma 136:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 Keleenụ Onye ji nghọta kee eluigwe:+
N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
-
-
-
-
-