Abụ Ọma 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye ahụ nke nọ ọdụ n’eluigwe+ ga-achị ọchị;Jehova ga-akwa ha emo.+ Abụ Ọma 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova anọdụwo n’elu iju mmiri;+Jehova nọkwa ọdụ dị ka eze ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 68:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Bụkuonụ Onye ahụ abụ, bụ́ Onye nọkwasịrị n’eluigwe nke eluigwe dị ka ịnyịnya,+ bụ́ eluigwe dịwara kemgbe oge ochie.Lee! Ọ na-eme ka olu ya, bụ́ olu dị ike, daa ụda.+ Aịzaya 66:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụlọ unu pụrụ iwuru m,+ oleekwa ebe ga-abụ ebe izu ike m?”+
33 Bụkuonụ Onye ahụ abụ, bụ́ Onye nọkwasịrị n’eluigwe nke eluigwe dị ka ịnyịnya,+ bụ́ eluigwe dịwara kemgbe oge ochie.Lee! Ọ na-eme ka olu ya, bụ́ olu dị ike, daa ụda.+
66 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụlọ unu pụrụ iwuru m,+ oleekwa ebe ga-abụ ebe izu ike m?”+