Jenesis 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ma mụ onwe m, lee, m ga-eweta iju mmiri+ n’elu ụwa iji bibie anụ ahụ́ niile ike ndụ+ na-arụ ọrụ n’ime ha n’okpuru eluigwe. Ihe ọ bụla dị n’ụwa ga-ekubi ume.+ Job 38:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ònye waara idei mmiri ụzọ,Waakwara oké mmiri ozuzo na égbè eluigwe ụzọ,+
17 “Ma mụ onwe m, lee, m ga-eweta iju mmiri+ n’elu ụwa iji bibie anụ ahụ́ niile ike ndụ+ na-arụ ọrụ n’ime ha n’okpuru eluigwe. Ihe ọ bụla dị n’ụwa ga-ekubi ume.+