7 Chineke wee mee mbara ahụ ma kpaa ókè n’agbata mmiri ahụ nke gaje ịdị n’okpuru mbara ahụ na mmiri ahụ nke gaje ịdị n’elu mbara ahụ.+ O wee dị otú ahụ.
5 Ọ hapụghịkwa inye ụwa oge ochie ahụhụ,+ kama o chebere Noa, onye na-ekwusa ezi omume,+ ya na mmadụ asaa ndị ọzọ,+ mgbe o ji iju mmiri+ bibie ụwa nke ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.