Jenesis 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “M ga-eme ka mmiri zoo tojuo+ n’ụwa. M ga-eji ya kpochapụ ihe niile na-eku ume n’ụwa.* Ihe ọ bụla dị n’ụwa ga-ala n’iyi.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:17 Ụlọ Nche,1/15/1998, p. 9
17 “M ga-eme ka mmiri zoo tojuo+ n’ụwa. M ga-eji ya kpochapụ ihe niile na-eku ume n’ụwa.* Ihe ọ bụla dị n’ụwa ga-ala n’iyi.+