Jenesis 7:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ihe niile e kere eke* na-agagharị n’ụwa wee laa n’iyi,+ ya bụ, anụ ndị na-efe efe, anụ ụlọ, anụ ọhịa, obere ụmụ anụmanụ ndị ọzọ,* na mmadụ niile.+ Abụ Ọma 104:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, obi anaghị ezu ha ike. Ọ bụrụ na i mee ka ha kwụsị iku ume,* ha na-anwụ laghachi n’ájá.+ Matiu 24:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 ha amaghịkwa ruo mgbe Iju Mmiri ahụ bịara kpochapụ ha niile,+ otú ahụ ka ọnụnọ Nwa nke mmadụ ga-adị. 2 Pita 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ takwara ụwa oge ochie ahụhụ.+ Ma o chebere Noa, onye nọ na-ekwusa ihe bụ́ ezi omume,+ chebekwa mmadụ asaa ndị ọzọ,+ mgbe o ji mmiri bibie ụwa ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke juru.+
21 Ihe niile e kere eke* na-agagharị n’ụwa wee laa n’iyi,+ ya bụ, anụ ndị na-efe efe, anụ ụlọ, anụ ọhịa, obere ụmụ anụmanụ ndị ọzọ,* na mmadụ niile.+
29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, obi anaghị ezu ha ike. Ọ bụrụ na i mee ka ha kwụsị iku ume,* ha na-anwụ laghachi n’ájá.+
39 ha amaghịkwa ruo mgbe Iju Mmiri ahụ bịara kpochapụ ha niile,+ otú ahụ ka ọnụnọ Nwa nke mmadụ ga-adị.
5 Ọ takwara ụwa oge ochie ahụhụ.+ Ma o chebere Noa, onye nọ na-ekwusa ihe bụ́ ezi omume,+ chebekwa mmadụ asaa ndị ọzọ,+ mgbe o ji mmiri bibie ụwa ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke juru.+