Jenesis 7:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Chineke* wee kpochapụ ihe ọ bụla dị ndụ n’ụwa, ma mmadụ ma anụmanụ ma anụ ndị na-arị arị ma anụ ndị na-efe efe. O kpochapụrụ ha niile n’ụwa.+ Naanị Noa na ndị ya na ha nọ n’ụgbọ fọrọ ndụ.+ 2 Pita 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 E jikwa mmiri bibie ụwa nke oge ahụ mgbe mmiri tojuru ebe niile n’ụwa.+
23 Chineke* wee kpochapụ ihe ọ bụla dị ndụ n’ụwa, ma mmadụ ma anụmanụ ma anụ ndị na-arị arị ma anụ ndị na-efe efe. O kpochapụrụ ha niile n’ụwa.+ Naanị Noa na ndị ya na ha nọ n’ụgbọ fọrọ ndụ.+