38 N’ihi na dị ka ha nọ n’oge ahụ tupu Iju Mmiri, na-eri, na-aṅụ, ndị nwoke ana-alụ nwaanyị, a na-ekekwa ụmụ nwaanyị di, ruo ụbọchị Noa banyere n’ụgbọ,+ 39 ha amaghịkwa ruo mgbe Iju Mmiri ahụ bịara kpochapụ ha niile,+ otú ahụ ka ọnụnọ Nwa nke mmadụ ga-adị.