Jenesis 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Anụ ahụ́ niile nke na-agagharị n’elu ụwa wee kubie ume,+ ma anụ ufe ma anụ ụlọ ma anụ ọhịa ma ihe niile na-enupụta n’ìgwè bụ́ ndị na-enupụta n’elu ụwa, tinyere ihe niile a kpọrọ mmadụ.+ Abụ Ọma 104:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, ha na-ama jijiji.+Ọ bụrụ na i wepụ mmụọ ha, ha na-ekubi ume,+Ha na-alaghachikwa n’ájá ha si pụta.+
21 Anụ ahụ́ niile nke na-agagharị n’elu ụwa wee kubie ume,+ ma anụ ufe ma anụ ụlọ ma anụ ọhịa ma ihe niile na-enupụta n’ìgwè bụ́ ndị na-enupụta n’elu ụwa, tinyere ihe niile a kpọrọ mmadụ.+
29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, ha na-ama jijiji.+Ọ bụrụ na i wepụ mmụọ ha, ha na-ekubi ume,+Ha na-alaghachikwa n’ájá ha si pụta.+