Jems 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ezi onyinye+ ọ bụla na onyinye ọ bụla zuru okè si n’elu bịa,+ n’ihi na ọ na-esi n’aka Nna nke ìhè eluigwe abịa,+ ọ dịghị agbanwe agbanwe, ọ dịghị ka onyinyo nke na-atụgharị atụgharị.+ 1 Jọn 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ ozi anyị nụrụ n’ọnụ ya, nke anyị na-ezikwa unu,+ na Chineke bụ ìhè,+ ọ dịghịkwa ihe jikọrọ ya na ọchịchịrị ma ọlị.+
17 Ezi onyinye+ ọ bụla na onyinye ọ bụla zuru okè si n’elu bịa,+ n’ihi na ọ na-esi n’aka Nna nke ìhè eluigwe abịa,+ ọ dịghị agbanwe agbanwe, ọ dịghị ka onyinyo nke na-atụgharị atụgharị.+
5 Nke a bụ ozi anyị nụrụ n’ọnụ ya, nke anyị na-ezikwa unu,+ na Chineke bụ ìhè,+ ọ dịghịkwa ihe jikọrọ ya na ọchịchịrị ma ọlị.+