Abụ Ọma 115:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Eluigwe bụ eluigwe Jehova,+Ma ụwa ka o nyere ụmụ mmadụ.+ Ndị Rom 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ụgwọ ọrụ nke mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye+ nke Chineke na-enye bụ ndụ ebighị ebi+ site n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị.+ 1 Ndị Kọrịnt 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Na-achụsonụ ịhụnanya, ma jirinụ ịnụ ọkụ n’obi na-achọ onyinye nke mmụọ nsọ,+ ma ọ ka mma ka unu na-ebu amụma.+
23 N’ihi na ụgwọ ọrụ nke mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye+ nke Chineke na-enye bụ ndụ ebighị ebi+ site n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị.+
14 Na-achụsonụ ịhụnanya, ma jirinụ ịnụ ọkụ n’obi na-achọ onyinye nke mmụọ nsọ,+ ma ọ ka mma ka unu na-ebu amụma.+