1 Timoti 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otú ọ dị, ihe mere e ji meere m ebere+ bụ ka Kraịst Jizọs wee site n’aka mụ onwe m, bụ́ onye kasị bụrụ onye mmehie, gosi ogologo ntachi obi ya niile ka m wee ghọọrọ ndị ga-enwe okwukwe+ n’ebe ọ nọ ihe atụ, ka ha wee nweta ndụ ebighị ebi.+ 1 Jọn 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ àjà+ ime udo+ maka mmehie anyị,+ ma ọ bụghị naanị maka mmehie anyị,+ kama, ọ bụkwa maka mmehie nke ụwa dum.+ Jud 21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 nọrọnụ n’ịhụnanya Chineke,+ ebe unu na-echere ebere+ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-eduga ná ndụ ebighị ebi.+
16 Otú ọ dị, ihe mere e ji meere m ebere+ bụ ka Kraịst Jizọs wee site n’aka mụ onwe m, bụ́ onye kasị bụrụ onye mmehie, gosi ogologo ntachi obi ya niile ka m wee ghọọrọ ndị ga-enwe okwukwe+ n’ebe ọ nọ ihe atụ, ka ha wee nweta ndụ ebighị ebi.+
2 Ọ bụ àjà+ ime udo+ maka mmehie anyị,+ ma ọ bụghị naanị maka mmehie anyị,+ kama, ọ bụkwa maka mmehie nke ụwa dum.+
21 nọrọnụ n’ịhụnanya Chineke,+ ebe unu na-echere ebere+ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-eduga ná ndụ ebighị ebi.+