Jọn 6:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 N’ihi na nke a bụ uche Nna m, na onye ọ bụla nke na-ahụ Ọkpara ahụ ma nwee okwukwe na ya ga-enwe ndụ ebighị ebi,+ m ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ n’ụbọchị ikpeazụ.”+ Jọn 20:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma e dere ihe ndị a+ ka unu wee kwere na Jizọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, ka unu wee nwee ndụ site n’aha ya n’ihi na unu kweere.+
40 N’ihi na nke a bụ uche Nna m, na onye ọ bụla nke na-ahụ Ọkpara ahụ ma nwee okwukwe na ya ga-enwe ndụ ebighị ebi,+ m ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ n’ụbọchị ikpeazụ.”+
31 Ma e dere ihe ndị a+ ka unu wee kwere na Jizọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, ka unu wee nwee ndụ site n’aha ya n’ihi na unu kweere.+