Aịzaya 40:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ dị Onye bi n’ebe dị elu karịa ụwa nke dị gburugburu,+ nke ndị bi n’ime ya dị ka ụkpara, Onye setịrị eluigwe dị ka ákwà dị fere fere, onye gbasara ya dị ka ụlọikwuu a ga-ebi ebi,+ Aịzaya 45:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ m kere ụwa,+ keekwa ọbụna mmadụ n’elu ya.+ Ọ bụ aka m setịrị eluigwe,+ enyewokwa m ìgwè ihe niile dị n’ime ya iwu.”+
22 Ọ dị Onye bi n’ebe dị elu karịa ụwa nke dị gburugburu,+ nke ndị bi n’ime ya dị ka ụkpara, Onye setịrị eluigwe dị ka ákwà dị fere fere, onye gbasara ya dị ka ụlọikwuu a ga-ebi ebi,+
12 Ọ bụ m kere ụwa,+ keekwa ọbụna mmadụ n’elu ya.+ Ọ bụ aka m setịrị eluigwe,+ enyewokwa m ìgwè ihe niile dị n’ime ya iwu.”+