Jenesis 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ná mmalite,+ Chineke+ kere+ eluigwe na ụwa.+ Job 38:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ònye tinyere amamihe+ n’ígwé ojii,Ka ọ̀ bụ onye mere ka ihe ndị na-eme na mbara igwe nwee nghọta?+ Ilu 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova ji amamihe tọọ ntọala ụwa.+ O jikwa nghọta mee ka eluigwe guzosie ike.+ Jeremaya 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye jikwa amamihe ya mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya setịa eluigwe.+ Jeremaya 51:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye ji amamihe ya+ mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya+ setịa eluigwe.+
36 Ònye tinyere amamihe+ n’ígwé ojii,Ka ọ̀ bụ onye mere ka ihe ndị na-eme na mbara igwe nwee nghọta?+
12 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye jikwa amamihe ya mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya setịa eluigwe.+
15 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye ji amamihe ya+ mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya+ setịa eluigwe.+